LG 15FC2RB Manuel Du Propriétaire page 46

Masquer les pouces Voir aussi pour 15FC2RB:
Table des Matières

Publicité

Les langues disponibles

Les langues disponibles

TOP text (nhọrọ)
Akwụkwọ ntụziaka na-egosiputa ụzọ anọ, ọbara
ọbara, edo edo, ya na agba na-acha ka elu igwe
n'okpuru ihe onyonyo gị. Nke n'acha edo edo na-
egosipụta ótù nọ n'ihu ma nke n'acha ka elu igwe
n'egosipụta ọkpụrụkpụ dị n'ihu.
Ọkpụrụkpụ / όtù / nhọrọ ibe akwụkwọ
1. Site na bọtịn ótù nke na-acha ka elu igwe ị
ga na abanye site na otu ọkpụrụkpụ banye
ọkpụrụkpụ ọzọ.
2. Jiri bọtịn nke na-acha edo edo banye ótù dị
n'ihu, si na-aka ya banye n'ọkpụrụkpụ ọzọ.
3. Site na bọtịn nke na-acha akwụkwọ ndụ ị ga-
abanye ibe akwụkwọ nke dị n'ihu si na-aka ya
banye ótù dị n'ihu.
Ị nwekwara ike jiri bọtịn
4. Bọtịn nke na-acha ọbara ọbara ga hapụ gị ka ị
banye na nhọrọ nke ị họrọ buru. Ị nwekwara ike
jiri bọtịn
.
E
Ị họrọ ibe akwụkwọ ozigbo
Site na ndaba nke ụzọ SIMPLE teletext, ị nwere
ike họrọ ibe akwụkwọ site na iji bọtịn NDỊ EDERE
ỌNỤỌGỤ NA YA nke gbara ụzọ atọ n'usoro TOP.
FASTEXT
Ibe akwụkwọ teletext nwere ihe nribama e ji agba
mara, dị n'okpuru ihe onyonyo, a na ahọrọ ya site
n'ịpị botịn nwere agba ya n'ibe ya yiri.
Ị họrọ ibe akwụkwọ
E
1. Pịa bọtịn
ka ị họrọ ihe n'egosi ibe akwụkwọ.
2. Ị ga ejikwazi bọtịn nwere agba horo ibe akwụkwọ
nke n'ese agba dị n'ala.
3. Na ndaba n'ụzọ SIMPLE teletext, ị nwere ike
ị họrọ ibe akwụkwọ site n'itinye ibe akwụkwọ
ọnụọgụgụ ụzọ atọ ya na bọtịn NDỊ EDERE
ỌNỤỌGỤ NA YA dị na ụzọ FASTEXT.
4. Ị ga-ejkwazi bọtịn
/
D
E
ụzọ ma ọ bụ nke n'esote ya.
Ọrụ teletext pụrụ iche
G
REVEAL
Pịa bọtịn a ka o gosipụta ozi zoro ezo, dịka azịza
gwam gwa m gwa m ma ọ bụ nsogbu gbagwojuru
anya.
Pịa bọtịn a ọzọ ka ị wee wepụ ozi nke pụtara.
6
SIZE
Họrọ mkpuruokwu nke ogologo dị mkpị.
Pia bọtin ka ọ mee ka ọkara elu ibe akwụkwọ buo
ibu.
Pịa bọtịn a ọzọ ka ọ mee ka ọkara ala ibe akwụkwọ
buo ibu.
Pịa bọtịn a ọzọ ka ịlaghachi azụ etu osi egosi na
mbụ.
10
Teletext (nhọrọ)
UPDATE
Ọ na-egosi ihe nkiri nke onyonyo mgbe a na-eche
ka ibe akwụkwọ teletext oghụụ pụta. Ihe ngosi
nyo. Mgbe ibe akwụkwọ a nke akwagotere bịara,
ihe ngosi
akwụkwọ.
Pịa bọtịn a ka ihu ibe akwụkwọ teletext nke akwag-
otere.
HOLD
Nke a na-akwụsị mgbanwe ibe akwụkwọ n'aka ya
nke ga-eme ma ọ bụrụ na ibe akwụkwọ teletext dị
abụọ ma ọ bụ karịa ibe akwụkwọ obere.
Ọnụọgụgụ ibe akwụkwọ obere na ibe akwụkwọ
obere e gosiri na abụkarị n'okpuru oge ihe onyo-
nyo. Mgbe a pịrị botịn a, akara nkwụsị na-aputa
na elu akụkụ aka ekpe onyonyo, ma gbochịkwa
.
D
mgbanwe ibe akwụkwọ n'aka ya.
Ka ị na-aga n'ihu pịa bọtịn a ọzọ.
MIX
Na-egosi ibe akwụkwọ teletext nke ebikwasịrị na
ihe nkiri TV.
Ka ị gbanyụọ ihe nkiri TV a, pịa bọtịn ọzọ.
TIME
Mgbe ị na-ekiri progammụ TV, pịa bọtịn a ka o gosi
oge n'elu akụkụ aka nri nke onyonyo. Pịa bọtịn a ọzọ
ka ọ wepụ ihe o wepụtara. N'ụzọ teletext, pịa bọtịn ka
ị họrọ ọnụọgụgụ ibe akwụkwọ. Obere ibe akwụkwọ
ọnụọgụgụ na-apụta n'ala ihe onyonyo. Ka ị jide ma
ọ bụ gbanwee ibe akwụkwọ obere, pịa bọtịn na-acha
ỌBARA / AKWỤKWỌ NDỤ,
EDERE ỌNỤỌGỤ NA YA.
Pịa bọtịn a ọzọ ka ị pụta n'ọrụ a.
họrọ ibe akwụkwọ bụ
D
ga-apụta na elu akụkụ aka ekpe nke onyo-
ga-agbanwezi bụrụ ọnuọgụ ibe
7
F
H
D
ma ọ bụ NDỊ
/
E

Publicité

Chapitres

Table des Matières
loading

Table des Matières