SSM (Ọnọdụ Memọrị ụda)
Inwere ike ihọrọ ntọala uda ichọkariri; Saraasa,
Egwu, Onyonyo, Egwuregwu na Ojii.
Pịa bọtịn MENU ugboro ugboro ka ịlaghachi
n'ọnọdụ iji elele TV.
Ụda
,
,
Flat
Music
Movie
maka imepụta ezigbo ụda n'ụlọ ọrụ na enweghị ike
ịgbanwe ya.
Nhọrọ ụda nnukwu
Mgbe a agbanwuru ihe ọrụ a agbanwu, ụda ya ga-
adị elu karịa ka o si adị na mbụ.
Ị dozi ụda
Inwere ike ijikwaghari ndabara, Trebu, Baassi AVL
(Ihe ji aka ya Edozi Nra ụda) AVL na edebe oke
ọgọ hanaọtu n' akpaaka ọburu godi na igbanwee
mmemme. Uda Tọbo na emeputa uda dika na ebe
nzukọ igu egwu.
X-WAVE (Ụda Wireless) (nhọrọ)
Ị nwekwara ike ige ụda a site na-iji ihe n'enweta
FM.
Nrụbama :
a. Ọ bụrụ n'ihe ị nwetara adịghị mma, họrọ ike
ụda ọzọ.
b. Maka nsonazụ ka cha mma, enwela ihe karịrị
ogologo ise 5m (16.4ft) n'etiti TV na ihe na-
enweta FM.
c. N'ebe ụfọdụ, ihe na enwepụta FM adịghị esi
ike, dịka ebe dị nso na igwe eji ezisa ozi.
d. Otu o si anabata ozi nwere ike dabere n'ụdị
ihe eji enweta ya (igwe na ekwu okwu FM).
Nhọrọ otu osi ekwupụta ụda
N'ụdị AV, ị ga họrọnwụ ka o si enwepụta ụda maka
aka nri na aka ekpe igwe na-ekwu okwu.
Pịa ugboro ugboro bọtịn I/II/
apụta.
: Ozi nke si na audio L input na-eje n'igwe na-
L+R
enwepụta okwu nke aka ekpe ma ozi nke si
na audio R input na-eje n'igwe na-enweputa
okwu nke aka nri.
: Okwu ozi si audio L input na-eje na igwe
L+L
n'ekwupụta okwu nke aka ekpe na aka nri.
: Okwu ozi si audio R input na-eje na igwe
R+R
n'ekwupụta okwu nke aka ekpe na aka nri.
Ị dozi ụda
Stereo/Nnabata ozi ụzọ abụọ
Mgbe ị họrọ otu programmụ, ozi gbasara ụda
maka stashọn ahụ ga-apụta mgbe ọnụọgụ na aha
stashọn ahụ pụrụ.
na
ka edosara
Sports
Nhọrọ otu ụda
Na nnabata ozi nke stereo, ọ bụrụ n'ozi ahu esighị ike,
ị nwere ike ịbanye na mono site n'ịpị bọtịn I/II/
abụọ. Na nabata otu ozi, ka ike ụda ji aka mma. Ị chọọ
ịlaghachi azụ na stereo, pịa bọtịn I/II/
Ị họrọ asụsụ maka ịgbasa asụsụ ụzọ abụọ
Ọ bụrụ na ị nwetara programmụ n'asụsụ abụọ
(asụsụ gbara abụọ) ị nwere ike banye na
DUAL II
ugboro ugboro.
DUAL I
ekwupụta okwu.
DUAL II
n'igwe na-ekwupụta okwu.
DUAL I + II
ekwupụta okwu otu na otu.
Nnabata NICAM (nhọrọ)
Ọ bụrụ na ngwaọrụ gị nwere ihe na-anabata NICAM,
ezigbo ụda nke NICAM (Near Instantaneous
Companding Audio Multiplex) ga na-abata.
Ị nwere ike ị họrọ otu ị chọrọ ka uda si na-ada
ka otu mgbasa ozi si abata site na-ipi bọtịn
I/II/
1. Mgbe ị nwetara NICAM mono, ị nwere ike họrọ
2. Mgbe ị nwetara NICAM stereo, ị nwere ike họrọ
3. Mgbe ị nwetara NICAM dual, ị nwere ike họrọ
*
ka ị họrọ etu ụda si
Mgbasa ozi
ihe na-apụta n'ihu nche anwụ
Otu
MONO
Stereo
STEREO
Mmaji abụọ
DUAL I
ma ọ bụ
DUAL I+II
na-ezije mbido mgbasa ozi n'igwe na-
na-ezije mgbasa ozi na-esote ozi nke izizi
na-ezije asụsụ nke dị iche n'igwe na-
*
ugboro ugboro.
ma ọ bụ FM MONO.
NICAM MONO
ma ọ bụ FM MONO. Ma ọ bụrụ
NICAM STEREO
na ozi ị nwetara esighi ike, laghachi na FM mono.
,
NICAM DUAL I
NICAM DUAL II
ma ọ bụ
NICAM DUAL I + II
FM mono,
ga-apụta n'ihu onyonyo gị.
MONO
*
ugboro
*
ugboro abụọ.
,
DUAL I
*
site n'ịpị bọtin I/II/
ma ọ bụ
. Mgbe ị họrọ
MONO
7