Ihe onyonyo nwere agba
NTỤZIAKA NKE ONYE NWE YA
NTỤZIAKA NKE ONYE NWE YA
Biko gụọ akwụkwọ ntụziaka ọhuma tupu imalite ọrụ ngwaọrụ gị.
Dobe ya maka nlebeanya ọdịniihu.
Deputa ọnuọgụgụ mọdel na usoro ọnuọgụgụ nke ngwaọrụ gị.
Chọpụta akara amadoro na mkpuchi azụ ya ma kọwapụtara ya
onye ịzụtara ya n'aka, mgbe i chọrọ enyemaka.
Ọnuọgụgụ mọdel
:
Usoro ọnuọgụgụ
:
www.lg.com