LG 15FC2RB Manuel Du Propriétaire page 45

Masquer les pouces Voir aussi pour 15FC2RB:
Table des Matières

Publicité

Les langues disponibles

Les langues disponibles

Teletext (ma ọ bụ TOP text) bụ ọrụ onye ọ masịrị,
ya mere naanị ihe onyonyo nwere teletext n'ime ya
n'enweta mgbasa ozi teletext.
Teletext bụ ọrụ mgbasa ozi ndị ụlọ TV mgbasa ozi
n'enye na nkiti, nke na nye ozi maka akụkọ, ihe
omume, ego a na-ere ị nweta oke n'ụlọ ọrụ na ihe
ndị ọzọ ozigbo ozigbo.
Decoder teletext nke TV gị nwere ike ịkwado
SIMPLE, TOP na FASTEXT sistemụ. SIMPLE
(standard teletext) nwere ọnụọgụ ibe akwụkwọ
nke a họrọ site na itinye ọnụọgụ ibe akwụkwọ na
nke ya n'ibe ya dabara. TOP na FASTEXT bụ ụzọ
agbara ọhụrụ nke na-eme ka ị họrọ ozi teletext dị
mfe,dịkwazị nsoso.
Mee mgbanwu/mgbanyụ
Pịa bọtịn TEXT ka ịgbanwuo teletext.
Mbido ibe akwụkwọ ma ọ bụ nke ikpeazụ ga-apụta
n'ihu onyonyo.
Ibe akwụkwọ ọnụọgụgụ abụọ, aha ụlọ mgbasa
ozi, ụbọchị na oge ga apụta n'ihu mbido onyonyo.
Ibe akwụkwọ ọnụọgụgụ nke mbụ na-egosipụta ihe
ị họrọ nke abụọ ga egosi ibe akwụkwọ nke ị nọ
mgbe ahụ.
Pia akara TV/AV jiri gbanyụọ teletext. Udidi isi mbu
na egosiputaghari.
SIMPLE text
Nhọrọ ibe akwụkwọ
1. Tinye ibe akwụkwọ nke ị chọrọ ka ọnụọgụgụ
gbara atọ ya na bọtịn NDỊ EDERE ỌNỤỌGỤ NA
YA. Ọ bụrụ n'oge ị na-ahọrọ ka ị pịrị ọnụọgụgụ
na dịghị mma, ị ga etinyeriri ọnụọgụgụ gbara ato
wee tinyegharịkwa ọnụọgụgụ ibe akwụkwọ nke
dị nma.
2. Ị nwere ike nwere bọtịn
nke bụ ụzọ ma ọ bụ nke na-esote ya.
Teletext (nhọrọ)
Itinye bọtịn nwere agba ka ọ nọrọ n'ụdị LIST
(nhọrọ)
Pịa bọtịn
Ibe akwụkwọ ọnuọgụgụ teletext anọ nke ị chọrọ
nwere ike nwee agba, a ga-ahọrọ ya ọsọsọ site
n'ịpị bọtịn nwere agba ya n'ibe ya yiri n'igweaka e
ji ejikwata ihe tere aka.
1. Pịa bọtịn nwere agba.
2. Jiri bọtịn NDỊ EDERE ỌNỤỌGỤ NA YA, họrọ
3. Pịa bọtịn OK. Site na ịtabi anya otu oge,
4. A na-aghazi bọtịn atọ ndị ọzọ nwere agba otu
/
họrọ akwụkwọ
D
E
4
ka ị banye n'ụdị LIST.
akwụkwọ nke ị chọrọ ighazi.
akwụkwọ nke ị họrọ ga-adizi ka ibe akwụkwọ
ọnụọgụgụ ahọrọ. Site ugbu a gaba, ị ga
họrọnwu ibe akwụkwo a site n'otu bọtịn ahu
nwere agba.
uzọ ahụ.
9

Publicité

Chapitres

Table des Matières
loading

Table des Matières