LG 15FC2RB Manuel Du Propriétaire page 42

Masquer les pouces Voir aussi pour 15FC2RB:
Table des Matières

Publicité

Les langues disponibles

Les langues disponibles

Ị dozi ihe ka ọ dị mma
A na-eme nke a naanị mgbe ozi onyonyo gị na-
enweta adịghị mma.
Programmụ nke edoziri nke ọma ga-egosipụta
n'ụdị ọnụọgụgụ na-acha edo edo mgbe ị na-aghọrọ
usoro programmụ.
Ị dezi programmụ
Ọru nke a na-enyere aka ehichapu ma ọ bụ
mmafere programmụ edobere edobe. Ị nwere ike
ịbụghari stashọn ụfọdụ na ọnụọgụ programmụ ọzọ
ma ọ bụ tinye data stashọn ghe oghe n'ime ọnụọgụ
programmụ ị họrọ.
Ihichapụ programmụ
1. Were bọtịn
ma ọ bụ bọtịn
/
D
E
programmụ ị chọrọ ihichapụ.
2. Pịa bọtịn na-acha ỌBARA ỌBARA ugboro
abụọ.
Programmụ nke ị họrọ ga ehichapụ, ndị
programmụ ndị ọzọ ga agbago otu ọnọdụ.
Ime programmụ ụzọ karịrị otu
1. Were bọtịn
/
ma ọ bụ
D
E
programmụ nke ị chọrọ i meputa ọzọ.
2. Pịa bọtịn na-acha KA AKWỤKWỌ NDU.
Programmụ ndị ọzọ niile ga-agbada otu ọnọdụ.
Ibughari programmụ
1. Were bọtịn
/
ma ọ bụ
D
E
programmụ ị chọrọ.
2. Pịa bọtịn na-acha EDO EDO.
3. Were bọtịn
/
ma ọ bụ
D
E
programmụ n'ebe ọnụọgụgụ programmụ ị
chọrọ dị.
4. Pịa bọtịn na-acha EDO EDO ọzọ ka ị nwe hapu
ọru a.
Nrụbama : Ihe nkiri menu nhọrọ adịghị maka RGB
input source.
PSM (Ọnọdụ Memọrị ihe nkiri)
Ihe nkiri
,
Dynamic
Standard
bụ programmụ ihe nkiri emegharịrị n'ụlọ ọrụ na
enweghị ike ime ya ngbanwe.
XD
I ga-enwenwu anụri site n'ịdị mma na nchawapụta
ihe ngwaọrụ nka na ụzụ LG Digital Reality proces-
sor na-enye.
Eye (nhọrọ)
Mgbe ọrụ eye gbanwuru agbanwu, ihe onyonyo gị
6
Ịghazi TV stashon
Ịmafe ọnụọgụgụ programmụ
1. Were botịn
ọnụọgụgụ programmụ nke a ga-amafe.
2. Pịa bọtịn nke na-acha KA ELU IGWE.
Programmụ nke ahụ ịmafere ga-achaba ka elu
igwe.
3. Pịa bọtịn nke na-acha KA ELU IGWE ọzọ ka
ị nwe hapụ programmụ nke ịmafere. Mgbe
ịhapụrụ ọnụọgụgụ programmụ, ọ pụtara
na ịgaghị enwe ike họrọ ya site na-ịpị bọtịn
D
programmụ nke ịmafere, banye ozigbo na
ọnụọgụgụ programmụ nke nwere bọtịn NDỊ
EDERE ỌNỤỌGỤ NA YA ma ọ bụ họrọ ya na
programmụ edit ma ọ bụ ahịrị menu.
wee họrọ
/
F
G
Pia bọtịn MENU ugboro ugboro ka ị wee laghachi
n'ọnọdụ iji elele TV.
Programmụ ị nwere mmasị karịa
Ihe ọru a ga-enyere gị aka ka ị họrọ programmụ
mmasịrị gị ọsọ ọsọ.
Pịa bọtịn FAVOURITE ugboro ugboro ka ị wee họrọ
/
wee họrọ
programmụ ndị nwere ị mmasị karịa dị n'ime ya.
F
G
Ikpọ usoro ahịrị programmụ
Ị nwere ike ilenye anya na programmụ ndị echek-
wabara n'ime site na igosipụta ahịrị programmụ.
Nrụbama :
/
wee họrọ
F
G
a. Ị nwere ike ịhu ụfọdụ programmụ na-acha ka
elu igwe. Aghaziri ha n'ụdị ka programmụ na-
amalite ọrụ n'aka ha gafere ha ma ọ bụ mgbe
/
wee bụgharịa
F
G
ha nọ n'ọnọdụ idezi programmụ.
b. Ụfọdụ programmụ nwere ọnụọgụ channelụ e
gosiri na ahịrị programmụ na-egosi n'ọnweghị
aha stashon enyere ha.
Ị dozi ihe nkiri
ga ejiri aka ya dozie onwe ya dịka ọnọdụ ya si dị.
Na mgbe oge a ịgaghị na-aghụzi
acha akwụkwọ ndụ ka ọ pụtara ugboro ugboro
kama ị ga-ahụ
bụla onyonyo gị gbanwelu.
,
na
Mild
Game
Nrụbama :
a. Ọrụ eye ga-agbanyu n'aka ya.
b. Ọrụ EYE adịghị maka RGB input source.
Ị dozi ihe nkiri
Ị nwere ike dozie kọntrastị, njuputa, ike agba, nkọ na
nteji ihe nkiri gị (naanị NTSC) ruo ọkwa masịrị gị.
/
ma ọ bụ
D
E
/
mgbe ị na-elele TV gi. Ịchọ ị họrọ
E
nke na-acha edo edo, mgbe ọ
/
wee họrọ
F
G
nke na-

Publicité

Chapitres

Table des Matières
loading

Table des Matières